Igbo Language promotion- calling PILA IGBO SCHOOL CANADA

Pila Igbo School

Ndi Igbo Kanayo ji eme onu ndewo nu!
Abu m Osodieme Kanayochukwu Ifunanya Ntukogu.
Ebi m na Baltimore Maryland
Echiche m bu ka umu akwukwo Igbo nile na-emekorita onu, mara onwe ha, ma nwee otu usoro nkuzi Igbo anyi n’uwa nile.
Unu si m bia gwa unu otu m siri bido PILA aga m abia bidolu unu PILA IGBO SCHOOL CANADA.
Anyi ebidola PILA IGBO SCHOOL USA, PILA IGBO SCHOOL SOUTH AFRICA,
Anyi na-eme nka a maka n’anyi achoghi ka Igbo anyi laa ka anu nka nka mpi bu “dinosaur”
Leenu anyi…

You may also like

1 comment

  1. Hello!

    My daughter is 15 months old and I would like her to learn Igbo language. Can you please suggest how you can assist? Is she too young for classes, do you have tutoring resources? It is very important to me that she learns her father’s tongue, especially now he is gone and not able to teach her himself. I am studying from books but think it is best she learns from a native speaker.

    Thank you very much.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *