Igbo Language promotion- calling PILA IGBO SCHOOL CANADA
Ndi Igbo Kanayo ji eme onu ndewo nu! Abu m Osodieme Kanayochukwu Ifunanya Ntukogu. Ebi m na Baltimore Maryland Echiche m bu ka umu akwukwo Igbo nile na-emekorita onu, mara onwe ha, ma nwee otu usoro nkuzi Igbo anyi n'uwa nile. Unu si m bia gwa unu otu m siri bido PILA aga m abia bidolu unu PILA IGBO SCHOOL CANADA. Anyi ebidola PILA IGBO SCHOOL USA, PILA IGBO SCHOOL SOUTH AFRICA, Anyi na-eme nka a maka n'anyi achoghi ka Igbo anyi laa ka anu nka nka mpi bu "dinosaur" Leenu anyi...